-
Ndị Ikpe 19:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Mgbe nwoke ahụ biliri ka ọ lawa, ya na iko ya nwaanyị na onye na-ejere ya ozi, ọgọ ya nwoke, bụ́ nna nwa agbọghọ ahụ, sịrị ya: “Leenụ, chi ejiwela. Biko, nọrọ ka chi bọọ. Lee, ọ fọrọ obere ka chi jie. Nọrọ ebe a ka chi bọọ, meekwa onwe gị obi ụtọ. I nwere ike ibili n’isi ụtụtụ echi lawa n’ụlọ* gị.”
-