Ndị Ikpe 20:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị isi ha niile, bụ́ ndị isi ebo niile dị n’Izrel, wee kwụrụchaa n’ebe ha kwesịrị ịkwụ n’ọgbakọ ndị Chineke. Ndị agha ndị ji ụkwụ aga, ndị jicha mma agha, dị narị puku anọ (400,000).+
2 Ndị isi ha niile, bụ́ ndị isi ebo niile dị n’Izrel, wee kwụrụchaa n’ebe ha kwesịrị ịkwụ n’ọgbakọ ndị Chineke. Ndị agha ndị ji ụkwụ aga, ndị jicha mma agha, dị narị puku anọ (400,000).+