Ndị Ikpe 20:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ndị Izrel wee kpọkọta narị puku ụmụ nwoke anọ (400,000) ndị ji mma agha,+ ndị ịlụ agha doro anya. Ma, ndị ebo Benjamin esoghị ná ndị a.
17 Ndị Izrel wee kpọkọta narị puku ụmụ nwoke anọ (400,000) ndị ji mma agha,+ ndị ịlụ agha doro anya. Ma, ndị ebo Benjamin esoghị ná ndị a.