Ndị Ikpe 20:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Jehova mere ka ndị Izrel merie ebo Benjamin.+ N’ụbọchị ahụ, ndị Izrel gburu puku ụmụ nwoke iri abụọ na ise na otu narị (25,100) n’ebo Benjamin, bụ́ ndị jicha mma agha.+
35 Jehova mere ka ndị Izrel merie ebo Benjamin.+ N’ụbọchị ahụ, ndị Izrel gburu puku ụmụ nwoke iri abụọ na ise na otu narị (25,100) n’ebo Benjamin, bụ́ ndị jicha mma agha.+