Ndị Ikpe 20:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Mgbe ndị Izrel si n’ọgbọ agha ahụ gbawa ọsọ, ndị ebo Benjamin malitere ịchụ ha ma gbuo ihe dị ka ụmụ nwoke Izrel iri atọ.+ Ha sịkwara: “O doro anya na anyị emeriwela ha ọzọ otú anyị meriri ha n’agha nke mbụ.”+
39 Mgbe ndị Izrel si n’ọgbọ agha ahụ gbawa ọsọ, ndị ebo Benjamin malitere ịchụ ha ma gbuo ihe dị ka ụmụ nwoke Izrel iri atọ.+ Ha sịkwara: “O doro anya na anyị emeriwela ha ọzọ otú anyị meriri ha n’agha nke mbụ.”+