Ndị Ikpe 21:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma anyị agaghị akpọnyeli ha ụmụ anyị ndị nwaanyị ka ha lụwa, n’ihi na ndị Izrel aṅụọla iyi, sị: ‘Onye ọ bụla kpọnyere onye ebo Benjamin nwa ya nwaanyị ka ọ lụwa, a ga-abụ ya ọnụ.’”+
18 Ma anyị agaghị akpọnyeli ha ụmụ anyị ndị nwaanyị ka ha lụwa, n’ihi na ndị Izrel aṅụọla iyi, sị: ‘Onye ọ bụla kpọnyere onye ebo Benjamin nwa ya nwaanyị ka ọ lụwa, a ga-abụ ya ọnụ.’”+