Rut 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 ọ gwara ndị nwunye ụmụ ya ahụ, sị: “Lawanụ. Onye ọ bụla n’ime unu laghachi n’ụlọ nne ya. Ka Jehova hụ unu n’anya,*+ otú unu hụrụ mụ na ụmụ nwoke ndị ahụ nwụrụ anwụ. Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:8 Ṅomie, p. 36-37 Ụlọ Nche,7/1/2012, p. 253/1/2005, p. 26-27
8 ọ gwara ndị nwunye ụmụ ya ahụ, sị: “Lawanụ. Onye ọ bụla n’ime unu laghachi n’ụlọ nne ya. Ka Jehova hụ unu n’anya,*+ otú unu hụrụ mụ na ụmụ nwoke ndị ahụ nwụrụ anwụ.