Rut 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ha abụọ wee na-aga ruo mgbe ha rutere Betlehem.+ Ozugbo ha rutere Betlehem, obodo ahụ niile malitere ịgba ghara ghara n’ihi ha. Ụmụ nwaanyị nọkwa na-asị: “Onye a ọ̀ bụ Naomi?” Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:19 Ṅomie, p. 38-39 Ụlọ Nche,7/1/2012, p. 26-27
19 Ha abụọ wee na-aga ruo mgbe ha rutere Betlehem.+ Ozugbo ha rutere Betlehem, obodo ahụ niile malitere ịgba ghara ghara n’ihi ha. Ụmụ nwaanyị nọkwa na-asị: “Onye a ọ̀ bụ Naomi?”