Rut 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Rut, nwaanyị Moab, sịrị Naomi: “Biko, ka m gaa n’ubi. M hụ onye ihe m masịrị, m ga na-eso ya n’azụ na-atụtụ oko ọka bali ndị a hapụrụ ahapụ.”+ Naomi asị ya: “Gawa, nwa m.” Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:2 Ṅomie, p. 39-40 Ụlọ Nche,7/1/2012, p. 27-283/1/2005, p. 27
2 Rut, nwaanyị Moab, sịrị Naomi: “Biko, ka m gaa n’ubi. M hụ onye ihe m masịrị, m ga na-eso ya n’azụ na-atụtụ oko ọka bali ndị a hapụrụ ahapụ.”+ Naomi asị ya: “Gawa, nwa m.”