Rut 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Rut wee gbuo ikpere n’ala, kpọọ isiala, sị ya: “Gịnị mere ihe m ji masị gị? Gịnịkwa mere anya gị ji ruo ebe m nọ, ebe m bụ onye mba ọzọ?”+
10 Rut wee gbuo ikpere n’ala, kpọọ isiala, sị ya: “Gịnị mere ihe m ji masị gị? Gịnịkwa mere anya gị ji ruo ebe m nọ, ebe m bụ onye mba ọzọ?”+