Rut 3:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ̀ bụ na Boaz abụghị onye ikwu anyị?+ Ọ bụ ya ka gị na ụmụ agbọghọ ya rụkọrọ ọrụ. N’abalị taa, ọ ga-afụcha ọka bali n’ebe a na-azọcha ọka.
2 Ọ̀ bụ na Boaz abụghị onye ikwu anyị?+ Ọ bụ ya ka gị na ụmụ agbọghọ ya rụkọrọ ọrụ. N’abalị taa, ọ ga-afụcha ọka bali n’ebe a na-azọcha ọka.