1 Samuel 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma, o kenyere Hana òkè pụrụ iche, n’ihi na ọ bụ ya ka ọ hụrụ n’anya. Ma, Jehova enyebeghị ya nwa.* 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:5 Ṅomie, p. 54 Ụlọ Nche,7/1/2010, p. 15