-
1 Samuel 1:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Echela na ohu gị bụ nwaanyị na-abaghị uru ọ bụla. Ihe mere m ji na-ekpe ekpere kemgbe bụ na e nwere ihe na-agbawa m obi na ihe na-echegbu m.”
-