1 Samuel 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Elkena wee laa n’ụlọ ya na Rema. Ma nwa ya nwoke ahụ bidoro ijere Jehova ozi,+ na-enyere Ịlaị onye nchụàjà aka.
11 Elkena wee laa n’ụlọ ya na Rema. Ma nwa ya nwoke ahụ bidoro ijere Jehova ozi,+ na-enyere Ịlaị onye nchụàjà aka.