1 Samuel 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụrụ na onye ahụ asị ya: “Ka e burugodị ụzọ suo abụba anụ ọkụ.+ E suchaa ya, gị ewerezie ihe masịrị gị.” Ọ na-asị: “Mba, nye m ya ugbu a, ma i nyeghị m ya, m ga-ewere ya n’ike.”
16 Ọ bụrụ na onye ahụ asị ya: “Ka e burugodị ụzọ suo abụba anụ ọkụ.+ E suchaa ya, gị ewerezie ihe masịrị gị.” Ọ na-asị: “Mba, nye m ya ugbu a, ma i nyeghị m ya, m ga-ewere ya n’ike.”