1 Samuel 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ugbu a, Ịlaị akaala nká. Ma, ọ nụrụ ihe niile ụmụ ya nọ na-eme+ ndị Izrel niile nakwa otú ha na ụmụ nwaanyị ndị na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute si edina.+
22 Ugbu a, Ịlaị akaala nká. Ma, ọ nụrụ ihe niile ụmụ ya nọ na-eme+ ndị Izrel niile nakwa otú ha na ụmụ nwaanyị ndị na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute si edina.+