1 Samuel 2:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Otu onye amụma Chineke bịakwutere Ịlaị, sị ya: “Jehova kwuru, sị: ‘Ọ̀ bụ na mụ emeghị ka nna nna gị na ezinụlọ ya mara onye m bụ mgbe ha ka nọ n’Ijipt na-agbara Fero ohu?*+
27 Otu onye amụma Chineke bịakwutere Ịlaị, sị ya: “Jehova kwuru, sị: ‘Ọ̀ bụ na mụ emeghị ka nna nna gị na ezinụlọ ya mara onye m bụ mgbe ha ka nọ n’Ijipt na-agbara Fero ohu?*+