28 Ọ bụkwa ya ka m họọrọ n’ebo Izrel niile+ ka ọ bụrụ onye nchụàjà nakwa ka ọ na-aga n’elu ebe ịchụàjà m+ na-achụ àjà, na-amụnye insens ọkụ, yirikwa efọd na-ejere m ozi. Ọ bụ ya mere m ji nye ya na ụmụ ya ikike iwere ụfọdụ anụ n’anụ ndị Izrel ga-eji chụọrọ m àjà.+