1 Samuel 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Gwa ya na m ga-ata ezinụlọ ya ahụhụ ruo mgbe ebighị ebi maka mmehie ọ ma gbasara ya,+ n’ihi na ụmụ ya na-akparị mụnwa bụ́ Chineke,+ ma ọ baraghị ha mba.+
13 Gwa ya na m ga-ata ezinụlọ ya ahụhụ ruo mgbe ebighị ebi maka mmehie ọ ma gbasara ya,+ n’ihi na ụmụ ya na-akparị mụnwa bụ́ Chineke,+ ma ọ baraghị ha mba.+