-
1 Samuel 3:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Samuel wee gwa ya ihe niile. O nweghị ihe o zochiiri ya. Ịlaị asị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ya mee ihe ọ bụla dị mma n’anya ya.”
-