1 Samuel 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, unu ndị Filistia, obi sie unu ike, meekwanụ ka ndị dimkpa, ka unu ghara ịgbawara ndị Hibru ohu otú ha na-agbara unu.+ Meenụ ka ndị dimkpa, lụọkwanụ agha.”
9 Ma, unu ndị Filistia, obi sie unu ike, meekwanụ ka ndị dimkpa, ka unu ghara ịgbawara ndị Hibru ohu otú ha na-agbara unu.+ Meenụ ka ndị dimkpa, lụọkwanụ agha.”