1 Samuel 4:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ma ọ gụrụ nwa ahụ Ịkabọd,*+ sị: “Ebube esila n’Izrel pụọ gaa mba ọzọ.”+ O kwuru ihe a n’ihi Igbe ezi Chineke e buuru nakwa n’ihi ihe mere nna di ya na di ya.+
21 Ma ọ gụrụ nwa ahụ Ịkabọd,*+ sị: “Ebube esila n’Izrel pụọ gaa mba ọzọ.”+ O kwuru ihe a n’ihi Igbe ezi Chineke e buuru nakwa n’ihi ihe mere nna di ya na di ya.+