1 Samuel 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’echi ya, mgbe ndị Ashdọd pụtara n’isi ụtụtụ, ha hụrụ na Degọn adaala kpuo ihu n’ala n’ihu Igbe Jehova.+ Ha wee bughachi Degọn ebe ọ na-adị.+
3 N’echi ya, mgbe ndị Ashdọd pụtara n’isi ụtụtụ, ha hụrụ na Degọn adaala kpuo ihu n’ala n’ihu Igbe Jehova.+ Ha wee bughachi Degọn ebe ọ na-adị.+