1 Samuel 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe ha bugara ya ebe ahụ, Jehova tawara obodo ahụ ahụhụ, ezigbo ụjọ ejide ha. O mekwara ka ọkpụ ikè nyewe ndị obodo ahụ nsogbu, ma onye ukwu ma onye nta.+
9 Mgbe ha bugara ya ebe ahụ, Jehova tawara obodo ahụ ahụhụ, ezigbo ụjọ ejide ha. O mekwara ka ọkpụ ikè nyewe ndị obodo ahụ nsogbu, ma onye ukwu ma onye nta.+