1 Samuel 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha wee zie ozi kpọkọta ndị isi ndị Filistia niile, sị ha: “Bupụnụ Igbe Chineke Izrel ebe a. Bughachinụ ya ebe o si ka anyị na ndị obodo anyị ghara ịnwụ.” Ụjọ ọnwụ nọkwa na-atụ ndị obodo ahụ niile. Ezi Chineke nọkwa na-ata ha ahụhụ.+
11 Ha wee zie ozi kpọkọta ndị isi ndị Filistia niile, sị ha: “Bupụnụ Igbe Chineke Izrel ebe a. Bughachinụ ya ebe o si ka anyị na ndị obodo anyị ghara ịnwụ.” Ụjọ ọnwụ nọkwa na-atụ ndị obodo ahụ niile. Ezi Chineke nọkwa na-ata ha ahụhụ.+