9 lewekwanụ ha: ọ bụrụ na ha agawa ụzọ e si aga Bet-shimesh,+ bụ́ ebe igbe ahụ si, ọ pụtara na ọ bụ Chineke mere anyị nnukwu ihe ọjọọ a. Ma, ọ bụrụ na ha agaghị n’ụzọ ahụ, anyị ga-amara na ọ bụghị ya tara anyị ahụhụ a, kama na ọ bụ otú o si dabara anyị.”