1 Samuel 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha wee zukọta na Mizpa, sere mmiri ma wụpụ ya n’ihu Jehova. Ha bukwara ọnụ n’ụbọchị ahụ.+ Ha kwuru ebe ahụ, sị: “Anyị emehiela Jehova.”+ Samuel malitekwara ikpere ndị Izrel ikpe+ na Mizpa.
6 Ha wee zukọta na Mizpa, sere mmiri ma wụpụ ya n’ihu Jehova. Ha bukwara ọnụ n’ụbọchị ahụ.+ Ha kwuru ebe ahụ, sị: “Anyị emehiela Jehova.”+ Samuel malitekwara ikpere ndị Izrel ikpe+ na Mizpa.