1 Samuel 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Samuel buuru otu nkume+ dọwa n’agbata Mizpa na Jeshana ma gụọ ya Ebeniza.* Ọ sịrị: “Jehova nọ na-enyere anyị aka ruo ugbu a.”+
12 Samuel buuru otu nkume+ dọwa n’agbata Mizpa na Jeshana ma gụọ ya Ebeniza.* Ọ sịrị: “Jehova nọ na-enyere anyị aka ruo ugbu a.”+