1 Samuel 7:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma ọ na-alọta Rema,+ n’ihi na ọ bụ ebe ụlọ ya dị. Ọ na-anọkwa ebe ahụ ekpere ndị Izrel ikpe. Ọ rụkwaara Jehova ebe ịchụàjà ebe ahụ.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:17 Ụlọ Nche,3/15/2005, p. 22
17 Ma ọ na-alọta Rema,+ n’ihi na ọ bụ ebe ụlọ ya dị. Ọ na-anọkwa ebe ahụ ekpere ndị Izrel ikpe. Ọ rụkwaara Jehova ebe ịchụàjà ebe ahụ.+