-
1 Samuel 9:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ha gara chọọ ha n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, gaakwa Shalisha, ma ha ahụghị ha. Ha gakwara chọọ jakị ndị ahụ na Shealim, ma ha anọghị ebe ahụ. Ha gakwara chọọ ha ebe niile n’ala ebo Benjamin, ma ha ahụghị ha.
-