1 Samuel 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma onye na-ejere ya ozi sịrị ya: “Onye nke Chineke nọ n’obodo dị nso ebe a. Ọ bụ nwoke a na-akwanyere ùgwù. Ihe niile ọ na-ekwu na-emezu.+ Ka anyị gaa ebe ahụ ugbu a. O nwere ike ịgwa anyị ihe anyị ga-eme.”
6 Ma onye na-ejere ya ozi sịrị ya: “Onye nke Chineke nọ n’obodo dị nso ebe a. Ọ bụ nwoke a na-akwanyere ùgwù. Ihe niile ọ na-ekwu na-emezu.+ Ka anyị gaa ebe ahụ ugbu a. O nwere ike ịgwa anyị ihe anyị ga-eme.”