1 Samuel 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, ha chefuru Jehova bụ́ Chineke ha. Ọ bụ ya mere o ji nyefee ha+ n’aka* Sisera+ bụ́ onyeisi ndị agha Hezọ, nyefeekwa ha n’aka ndị Filistia+ nakwa n’aka eze Moab,+ ha ana-alụso ndị Izrel agha.
9 Ma, ha chefuru Jehova bụ́ Chineke ha. Ọ bụ ya mere o ji nyefee ha+ n’aka* Sisera+ bụ́ onyeisi ndị agha Hezọ, nyefeekwa ha n’aka ndị Filistia+ nakwa n’aka eze Moab,+ ha ana-alụso ndị Izrel agha.