1 Samuel 12:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Unu agakwala sowe chi+ ndị na-abaghị uru ọ bụla,+ ndị na-anaghịkwa anapụta mmadụ, n’ihi na ha agaghị abara unu uru ọ bụla. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:21 Ụlọ Nche,7/15/2011, p. 13-14
21 Unu agakwala sowe chi+ ndị na-abaghị uru ọ bụla,+ ndị na-anaghịkwa anapụta mmadụ, n’ihi na ha agaghị abara unu uru ọ bụla.