-
1 Samuel 13:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Mụ asị onwe m, ‘Ndị Filistia ga-abịa na Gilgal ịlụso m agha, emebeghịkwa m ihe ga-eme ka Jehova kwado m.’ N’ihi ya, m chere na ihe m kwesịrị ime bụ ịchụ àjà a na-esu ọkụ.”
-