-
1 Samuel 14:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Sọl wee sị ndị agha ya na ha so: “Biko, gụọnụ mmadụ niile ọnụ ma mara onye n’ime anyị na-anọghị ebe a.” Mgbe ha gụrụ ndị mmadụ ọnụ, ha chọpụtara na Jonatan na onye na-eburu ya ngwá agha anọghị ebe ahụ.
-