1 Samuel 14:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma Jonatan anụghị na nna ya mere ka ndị agha ahụ ṅụọ iyi.+ Ọ matịrị aka rụnye ọnụ mkpara o ji n’aka na mmanụ aṅụ ahụ, rachaa ya. Mgbe ọ rachara ya, o nwetara ume.* 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:27 Ụlọ Nche,3/15/2005, p. 22
27 Ma Jonatan anụghị na nna ya mere ka ndị agha ahụ ṅụọ iyi.+ Ọ matịrị aka rụnye ọnụ mkpara o ji n’aka na mmanụ aṅụ ahụ, rachaa ya. Mgbe ọ rachara ya, o nwetara ume.*