1 Samuel 14:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma, anyaukwu mere ka ha jiri ọsọ na-ebukọrọ ihe ha kwatara n’agha. Ha kpụụrụ atụrụ na ehi na ụmụ ehi, gbuo ha n’ala nkịtị, rikọtakwa ha na ọbara ha.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:32 Ụlọ Nche,4/15/1994, p. 31
32 Ma, anyaukwu mere ka ha jiri ọsọ na-ebukọrọ ihe ha kwatara n’agha. Ha kpụụrụ atụrụ na ehi na ụmụ ehi, gbuo ha n’ala nkịtị, rikọtakwa ha na ọbara ha.+