1 Samuel 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Sọl wee kpọkọta ndị agha ya ma gụọ ha ọnụ na Telem. Ọ gụtara puku ụmụ nwoke iri (10,000) si n’ebo Juda na narị puku ndị agha abụọ (200,000) ji ụkwụ aga si n’ebo ndị ọzọ n’Izrel.+
4 Sọl wee kpọkọta ndị agha ya ma gụọ ha ọnụ na Telem. Ọ gụtara puku ụmụ nwoke iri (10,000) si n’ebo Juda na narị puku ndị agha abụọ (200,000) ji ụkwụ aga si n’ebo ndị ọzọ n’Izrel.+