1 Samuel 15:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Sọl gwaziri ndị Kenaịt,+ sị: “Sinụ n’obodo ndị Amalek pụọ, ka m ghara ikpochapụ unu na ha.+ Unu gosiri ndị Izrel niile na unu hụrụ ha n’anya,*+ meekwara ha ebere mgbe ha si Ijipt na-apụta.” Ndị Kenaịt wee si n’obodo ndị Amalek pụọ. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:6 Ụlọ Nche,3/15/2005, p. 22-23
6 Sọl gwaziri ndị Kenaịt,+ sị: “Sinụ n’obodo ndị Amalek pụọ, ka m ghara ikpochapụ unu na ha.+ Unu gosiri ndị Izrel niile na unu hụrụ ha n’anya,*+ meekwara ha ebere mgbe ha si Ijipt na-apụta.” Ndị Kenaịt wee si n’obodo ndị Amalek pụọ.