1 Samuel 15:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi na nnupụisi+ dị njọ otú ịgba afa dị.+ Mmadụ ime ihe a na-enyeghị ya ikike ime na mmadụ ime anwansi* nakwa mmadụ ife arụsị bụ otu ihe. Ebe ọ bụ na ị jụrụ ime ihe Jehova kwuru,+ yanwa ajụkwala gị ka ị gharazie ịbụ eze.”+
23 N’ihi na nnupụisi+ dị njọ otú ịgba afa dị.+ Mmadụ ime ihe a na-enyeghị ya ikike ime na mmadụ ime anwansi* nakwa mmadụ ife arụsị bụ otu ihe. Ebe ọ bụ na ị jụrụ ime ihe Jehova kwuru,+ yanwa ajụkwala gị ka ị gharazie ịbụ eze.”+