1 Samuel 16:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 O wee zie ozi, a gaa kpọta ya. Ọ na-acha ọbara ọbara, nwee ọmarịcha anya, maakwa mma nwoke.+ Jehova asị: “Ọ bụ ya ka m họọrọ. Tee ya mmanụ.”+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:12 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 5 2016, p. 9
12 O wee zie ozi, a gaa kpọta ya. Ọ na-acha ọbara ọbara, nwee ọmarịcha anya, maakwa mma nwoke.+ Jehova asị: “Ọ bụ ya ka m họọrọ. Tee ya mmanụ.”+