1 Samuel 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 O kpukwa okpu agha e ji ọla kọpa mee, yirikwa uwe agha nke nwere ihe dị ka akpịrịkpa azụ̀ ndị dị n’elu ibe ha. Uwe agha ya ahụ e ji ọla kọpa mee+ dịkwa puku shekel ise (5,000) n’arọ.* 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:5 Ụlọ Nche,5/15/2006, p. 9
5 O kpukwa okpu agha e ji ọla kọpa mee, yirikwa uwe agha nke nwere ihe dị ka akpịrịkpa azụ̀ ndị dị n’elu ibe ha. Uwe agha ya ahụ e ji ọla kọpa mee+ dịkwa puku shekel ise (5,000) n’arọ.*