1 Samuel 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O wee kwụrụ, na-eti mkpu, na-asị ndị agha Izrel:+ “Gịnị mere unu ji pụta hazie onwe unu n’usoro ịlụ agha? Mụnwa apụtala ịlụrụ ndị Filistia agha. Ununwa na-ejere Sọl ozi. Họpụtanụ otu nwoke ka ọ bịa lụso m ọgụ.
8 O wee kwụrụ, na-eti mkpu, na-asị ndị agha Izrel:+ “Gịnị mere unu ji pụta hazie onwe unu n’usoro ịlụ agha? Mụnwa apụtala ịlụrụ ndị Filistia agha. Ununwa na-ejere Sọl ozi. Họpụtanụ otu nwoke ka ọ bịa lụso m ọgụ.