1 Samuel 17:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ka ọ nọ na-ajụ ihe a, dike ahụ aha ya bụ Golayat,+ onye Filistia nke si Gat, pụtara. O si n’ebe ndị agha ndị Filistia nọ pụta. O kwuru ihe ndị ahụ o kwuru na mbụ,+ Devid anụ ya.
23 Ka ọ nọ na-ajụ ihe a, dike ahụ aha ya bụ Golayat,+ onye Filistia nke si Gat, pụtara. O si n’ebe ndị agha ndị Filistia nọ pụta. O kwuru ihe ndị ahụ o kwuru na mbụ,+ Devid anụ ya.