26 Devid wee jụwa ndị guzo ya nso, sị: “Gịnị ka a ga-emere onye gburu onye Filistia a ma si otú ahụ mee ka a kwụsị mkparị a a na-akparị ndị Izrel? Ònyekwanụ bụ onye Filistia a a na-ebighị úgwù nke na ọ ga na-echere ndị agha Chineke dị ndụ aka mgba?”+