1 Samuel 17:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 O wekwaara mkpara ya, gaa n’iyi dị na ndagwurugwu, họrọ nkume ise na-akwọ mụrụmụrụ, chịnye ha n’akpa o ji azụ atụrụ. O jikwa èbè*+ ya n’aka, gakwuruwezie onye Filistia ahụ. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:40 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 5 2016, p. 11
40 O wekwaara mkpara ya, gaa n’iyi dị na ndagwurugwu, họrọ nkume ise na-akwọ mụrụmụrụ, chịnye ha n’akpa o ji azụ atụrụ. O jikwa èbè*+ ya n’aka, gakwuruwezie onye Filistia ahụ.