1 Samuel 17:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ndị niile gbakọrọ ebe a ga-amakwa na Jehova nwere ike ịzọpụta anyị n’ejighị mma agha ma ọ bụ ube,+ n’ihi na ọ bụ Jehova nwe agha a.+ Ọ ga-enyefekwa unu n’aka anyị.”+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:47 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 5 2016, p. 12
47 Ndị niile gbakọrọ ebe a ga-amakwa na Jehova nwere ike ịzọpụta anyị n’ejighị mma agha ma ọ bụ ube,+ n’ihi na ọ bụ Jehova nwe agha a.+ Ọ ga-enyefekwa unu n’aka anyị.”+