1 Samuel 17:52 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 52 Ndị Izrel na ndị Juda wee tiwe mkpu ọṅụ, sikwa na ndagwurugwu ahụ+ chụrụ ndị Filistia ruo n’ọnụ ụzọ ámá Ekrọn.+ Ndị Filistia e gburu egbu tọgbọcha n’ụzọ malite na Shearem+ ruo Gat na Ekrọn.
52 Ndị Izrel na ndị Juda wee tiwe mkpu ọṅụ, sikwa na ndagwurugwu ahụ+ chụrụ ndị Filistia ruo n’ọnụ ụzọ ámá Ekrọn.+ Ndị Filistia e gburu egbu tọgbọcha n’ụzọ malite na Shearem+ ruo Gat na Ekrọn.