1 Samuel 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jonatan wee gwa Sọl nna ya okwu ọma gbasara Devid.+ Ọ gwara ya, sị: “Eze, i kwesịghị ime ohu gị Devid ihe ọjọọ ọ bụla,* n’ihi na o nweghị ihe o mere gị. Ihe niile o meere gị baara gị uru.
4 Jonatan wee gwa Sọl nna ya okwu ọma gbasara Devid.+ Ọ gwara ya, sị: “Eze, i kwesịghị ime ohu gị Devid ihe ọjọọ ọ bụla,* n’ihi na o nweghị ihe o mere gị. Ihe niile o meere gị baara gị uru.