-
1 Samuel 20:30Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
30 Sọl wee wesa Jonatan iwe, sị ya: “Gị, nwa nwaanyị na-enupụ isi, ì chere na mụ amaghị na ị na-adụnyere nwa Jesi úkwù? Ihe a ga-eme ka ihere mee gị na nne gị.
-